Ntuliakelu
From Wikipedia
Bikonu Umunne m. Ka anyi nyerenu onwe anyi na ntuliakelu a.Ka anyi werenu otu obi na-eje. Isi okwu m bu ka anyi tunyerenu nwanne anyi nwoke bu Orji Uzo Kalu na ntuliaka a na-abianu. Uburu na gi lee anyi n'afo otu puku, nari itolu, iri itolu na itolu, ndi ofe mmanu niile tunyere nwanne ha nwoke bu Olu Falae ebe ha ma na ndi agburu ndi ozo agaghi atunyere ya mana ha gara n'ihu tunyere ya. Abughi m onye ndoro ndoro ochichi mana onye huru eziokwu ya kwuo. Ka Chineke nonyere anyi ma mezie okwu. Amen.