Amaigbo bu obodo okenye ndị Igbo no n'Imo State la Naigeria. Obodo na a-nola nga, n'ebe ana-kpo Igboland na oge ruru ogologo. Amuru nwoke ana-kpo Jaja, nwoke bidoro Opobo, na Amaigbo.
Category: Article nke ntakiri